Jehova Na-Eche G? Nche

Jehova Na-Eche G? Nche

Jehova Na-Eche G? Nche

Jehova Na-Eche G? Nche

eBook(NOOK Kids)

$4.99 

Available on Compatible NOOK Devices and the free NOOK Apps.
WANT A NOOK?  Explore Now

Related collections and offers


Overview

Akụkọ Baịbụlụ dị n'akwụkwọ onyonyo a ga-enyere ụmụntakịrị aka ịcheta na, agbanyeghị ihe ọbụla na-eme na ndụ ha, Chineke na-elekọta ha, na-echebekwe ha mgbe niile; ma n'ụtụtụ ma n'abalị. Ike anaghị a gwụụ Chineke; Ọ naghị ehi ụra. Chineke maazuru ihe niile ga-eme n'ọdịnihụ. Ọ naghị a gbanwe agbanwe, Ọ na-emezu nkwa Ya niile.


Product Details

ISBN-13: 9781734260373
Publisher: FMP365
Publication date: 05/28/2020
Sold by: Barnes & Noble
Format: eBook
Pages: 32
File size: 9 MB
Age Range: 3 - 12 Years
Language: Igbo

About the Author

Onye dere akwụkwọ a bụ Ọka Philip O. Akinyemi. Ọ bụ onye otu ndị Society of Children's Book Writers and Illustrators (SCBWI). O bi na Georgia, n'obodo United States. Akwụkwọ ndị o deerele bụ "The Holy Spirit" na "Knowing God." Mmasị Philip bụ ka ọ mata Chineke nke ọma ma nyekwe aka ịgbasa ozi ọma Ya ebe niile n'ụwa.

Onye tụgharịrị akwụkwọ a n'Igbo bụ Ọka Devid Chukwuemeka Ogbuakụ, nke bi na Michigan. Devid bụkwa Onye Ozi Ọma na-agbasakwa ozi Chineke, agbanyeghị na ọ bụ 'aka-na-akpụ-ụzụ' (Engineer). Akwọrọ aka n'ala dee akwụkwọ a iji kụziere ụmụntakịrị ozi ọma Chineke. Akwụkwọ a ga-enyere ụmụaka aka nke ukwuu ịmata Chineke na aka ọrụ Ya na ndụ mmadụ niile.
From the B&N Reads Blog

Customer Reviews